Yoba Chukwu - Chief Stephen Osita Osadebe

Yoba Chukwu

Chief Stephen Osita Osadebe

00:00

09:37

Song Introduction

Kwa sasa hakuna habari zinazohusiana na wimbo huu.

Similar recommendations

Lyric

Ka anyị yobanụ Chukwu

Anyị a na-ekpe ekpere

Ka anyị dị ndụ

Anyị a kaa nka

Anyị acha ịsị awọ

Ka anyị wee rie ife anyị ruta n'ụwa nụ

Okongwu! Chalụm n'ụzọ

Chalụm n'ụzọ ka m gaa

N'ife Ị na-alụ ka m na-alụ nụ

N gị bụ boy oyo

Yoba chukwu kpebe ekpere nụ

Ka ịdị ndụ

Kaa nka

Chaa isi awọ

Ka Ị bụrụ okongwu

Na okongwu abụrọ chaa chaa

Na n gị bụ boy oyo mecha na Ị ga-abụ okongwu

Ị ga-enyekwa ndị ọzọ efe

Ma lụọ ọlụ Ị ọfụma nụ

Ka o dabalụ Ị nụ

Ka Ị we kaa nka

Rie ife Ị lụtalụ

Na e mesịa na Ị ga-abụ okongwu

Nkwa!

Yoba Chukwu!

Kpebe Ekpere!

Ka anyị dị ndụ

Ka-anyị kaa nka

Chaa isi awọ

N'ibe anyị n'uwa! (?)

Yoba Chukwu!

Kpebe Ekpere!

Ka anyị dị ndụ

Ka-anyị kaa nka

Chaa isi awọ

N'ibe anyị n'uwa! (?)

Yoba Chukwu!

Kpebe Ekpere!

Ka anyị dị ndụ

Ka-anyị kaa nka

Chaa isi awọ

N'ibe anyị n'uwa! (?)

Biko yobanụ Chukwu na-ewu n'ile

Biko kpebe nụ ekpere ooo

Ka Ị dị ndụ na-enu ụwa Ị

Ka Ị we kazienu nka nụ

Ka Ị chazie isi awọ n'ụwa aaa

Rie ife Ị rụtarụ n'ụwa nụ ooo

A sị n gi okongwu pụtanụ

Ife Ị na-alụ ka okongwu na-alụ

N gị bụ boy oyo

Biko jisie ike, kpebe nu ekpere nụ

Ka Ị lụa ife okongwu rụrụ oo

Ka Ị ka wota ife m na-ekwu (?)

E mesịa na Ị ga-abụ okongwu ooo

Na Ọ burọ gị bụ Chi

Onye putaa ụwa na-ayọ Chukwu

Ka ya bie ndụ, chaa isi awọ

Ka ọ kaa nka

Ka ọ fụ ife Ọ rụtarụ

Ka Ọ na-eli ya

Boy oyo!

Ị ga-atọ na boy oyo we nwụa

E mesịa na Ị ga-abịa kwa

Ị zabakwa okongwu

Onye agbachinalụ onye chi ya na-agbachinọlụ

Maka ife Ị na-alụ ka m na-alụ

Anochi m Ị ụzọ

Yoba Chi kpebe ekpere

Tinye uchu na-ọrụ Ị nụ

Ị pụta,

Nkwa!

Yoba Chukwu!

Kpebe Ekpere!

Ka anyị dị ndụ

Ka-anyị kaa nka

Chaa isi awọ

N'ibe anyị n'uwa! (?)

Yoba Chukwu!

Kpebe Ekpere!

Ka anyị dị ndụ

Ka-anyị kaa nka

Chaa isi awọ

N'ibe anyị n'uwa! (?)

Yoba Chukwu!

Kpebe Ekpere!

Ka anyị dị ndụ

Ka-anyị kaa nka

Chaa isi awọ

N'ibe anyị n'uwa! (?)

Yoba Chukwu!

Kpebe Ekpere!

Ka anyị dị ndụ

Ka-anyị kaa nka

Chaa isi awọ

N'ibe anyị n'uwa! (?)

Yoba Chukwu!

Kpebe Ekpere!

Ka anyị dị ndụ

Ka-anyị kaa nka

Chaa isi awọ

N'ibe anyị n'uwa! (?)

Yoba Chukwu!

Kpebe Ekpere!

Ka anyị dị ndụ

Ka-anyị kaa nka

Chaa isi awọ

N'ibe anyị n'uwa! (?)

Yoba Chukwu!

Kpebe Ekpere!

Ka anyị dị ndụ

Ka-anyị kaa nka

Chaa isi awọ

N'ibe anyị n'uwa! (?)

Yoba Chukwu!

Kpebe Ekpere!

Ka anyị dị ndụ

Ka-anyị kaa nka

Chaa isi awọ

N'ibe anyị n'uwa! (?)

Yoba Chukwu!

Kpebe Ekpere!

Ka anyị dị ndụ

Ka-anyị kaa nka

Chaa isi awọ

N'ibe anyị n'uwa! (?)

Yoba Chukwu!

Kpebe Ekpere!

Ka anyị dị ndụ

Ka-anyị kaa nka

Chaa isi awọ

N'ibe anyị n'uwa! (?)

Yoba Chukwu!

Kpebe Ekpere!

Ka anyị dị ndụ

Ka-anyị kaa nka

Chaa isi awọ

N'ibe anyị n'uwa! (?)

Yoba Chukwu!

Kpebe Ekpere!

Ka anyị dị ndụ

Ka-anyị kaa nka

Chaa isi awọ

N'ibe anyị n'uwa! (?)

- It's already the end -